How AI is applied across API Evangelist and APIs.io. Read my AI disclosure →
API Evangelist API Evangelist
Discovery
Learnings
Guidance
Toolbox
Alignment
API Evangelist LLC

Page:Ife dị n'Ọba.pdf/116

calendar_today November 7, 2026 person Confidence24 domain wikisource

Proofread New page Igba Ụfala Mmọọ Oge e bidoro jebe na nkwọ Ọba, ọ nwere ebe a lụrụ ọgba, ebe eze mmọọ ndị Ogwugwu Ọba na nwunye ya na-arịgoro n’ọdụ. Mmọọ ọ bụla bịara na nkwọ, ga-ebugodu ụzọ gbaa egwu n’iru eze mmọọ, tupu ha agbara egwu gagharịa na nkwọ wee laa. E mesịa n’arọ 1966, Ndị Ọkụzụ Ọba lụara mmọọ nke ha a na-akpọ “O mere Nne na Nwa” Ọgba, ebe nọ anara ekele nke mmọọ ndị ọzọ.

open_in_new Read original post