How AI is applied across API Evangelist and APIs.io. Read my AI disclosure →
API Evangelist API Evangelist
Discovery
Learnings
Guidance
Toolbox
Alignment
API Evangelist LLC

Page:Ife dị n'Ọba.pdf/115

calendar_today November 7, 2026 person Confidence24 domain wikisource

Proofread New page Ije Ụfala Mmọọ si obodo Abọji gaa Afọ-Isu, si Afọ Isu fere Eke-ama Ezechukwu, si ebe ahụ fere okwu-Akpụ Ọkuzụ, si ebe ahụ fere Ezele ofịa; si ebe ahụ fere obodo Ọkpunyokwu Abọji, si ebe ahụ gbada obodo Ụmụọkọkpa, si ebe ahụ fere Ama-ukwu - Uruokokwu, si ebe ahụ fere obodo Uruagụ Ọba, si ebe ahụ fere obodo Ụmụagu Ụmụọgali, si ebe ahụ fere Obieche Ụmụọgali, si ya fere obodo Abọji ebe ọ siri wee bido. Mgbe ahụ chiejigo. Obodo (ama) nile a ha gara, bọ ebe mmọọ dị iche iche na-agba.

open_in_new Read original post